-
Jenesis 50:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 ‘Unu ga-agwa Josef, sị: “Biko, ana m arịọ gị ka ị gbaghara ụmụnne gị mmehie ha na ihe ọjọọ ha mere gị.”’ Ugbu a, biko, gbaghara ndị ohu Chineke nke nna gị mmehie ha.” Josef bewere ákwá mgbe ha gwara ya ihe a.
-