Jenesis 50:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ bụ eziokwu na unu bu n’obi ime m ihe ọjọọ,+ ma Chineke bu n’obi ime ka ọ ghọọ ihe ọma, ka o wee si otú a zọọ ọtụtụ ndị ndụ, otú ọ na-eme taa.+
20 Ọ bụ eziokwu na unu bu n’obi ime m ihe ọjọọ,+ ma Chineke bu n’obi ime ka ọ ghọọ ihe ọma, ka o wee si otú a zọọ ọtụtụ ndị ndụ, otú ọ na-eme taa.+