Jenesis 50:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe e mechara, Josef sịrị ụmụnne ya: “Anwụwala m, ma Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka+ ma kpọpụta unu n’ala a. Ọ ga-akpọgakwa unu n’ala ọ ṅụụrụ Ebreham, Aịzik, na Jekọb iyi na ọ ga-enye ha.”+
24 Mgbe e mechara, Josef sịrị ụmụnne ya: “Anwụwala m, ma Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka+ ma kpọpụta unu n’ala a. Ọ ga-akpọgakwa unu n’ala ọ ṅụụrụ Ebreham, Aịzik, na Jekọb iyi na ọ ga-enye ha.”+