Jenesis 50:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi ya, Josef mere ka ụmụ Izrel* ṅụọrọ ya iyi. Ọ sịrị ha: “Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka. Chịrịnụ ọkpụkpụ m mgbe unu na-apụ n’ebe a.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 50:25 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 28
25 N’ihi ya, Josef mere ka ụmụ Izrel* ṅụọrọ ya iyi. Ọ sịrị ha: “Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka. Chịrịnụ ọkpụkpụ m mgbe unu na-apụ n’ebe a.”+