Jenesis 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’abalị iri na asaa n’ọnwa nke abụọ n’afọ Noa gbara narị afọ isii (600), n’ụbọchị ahụ, a gbaghere nnukwu mmiri niile dị na mbara igwe, megheekwa ọnụ ụzọ mmiri niile dị n’eluigwe.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:11 Ụlọ Nche,1/1/2004, p. 30
11 N’abalị iri na asaa n’ọnwa nke abụọ n’afọ Noa gbara narị afọ isii (600), n’ụbọchị ahụ, a gbaghere nnukwu mmiri niile dị na mbara igwe, megheekwa ọnụ ụzọ mmiri niile dị n’eluigwe.+