-
Jenesis 7:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ha banyere, ha na anụ ọhịa ọ bụla n’ụdị ya dị iche iche, na anụ ụlọ ọ bụla n’ụdị ya dị iche iche, na anụ ọ bụla na-arị arị n’ụdị ya dị iche iche, na anụ ọ bụla na-efe efe n’ụdị ya dị iche iche, ya bụ, nnụnụ ọ bụla na ihe ọ bụla nwere nku.
-