-
Jenesis 7:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ha wee banye otú Chineke nyere Noa n’iwu. Ụdị anụ ọ bụla banyere oké na nne. Mgbe ha banyechara, Jehova mechiri ọnụ ụzọ ụgbọ ahụ.
-