-
Jenesis 7:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Mmiri ahụ zogidere n’ụwa ruo ụbọchị iri anọ. Mmiri ahụ nọ na-eto wee malite ibu ụgbọ ahụ, ụgbọ ahụ nọkwa na-ese n’elu mmiri n’ụwa.
-