Jenesis 7:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmiri ahụ karịrị akarị n’ụwa nke na o tochiri ugwu niile dị elu dị n’ụwa.*+