Jenesis 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ihe niile e kere eke* na-agagharị n’ụwa wee laa n’iyi,+ ya bụ, anụ ndị na-efe efe, anụ ụlọ, anụ ọhịa, obere ụmụ anụmanụ ndị ọzọ,* na mmadụ niile.+
21 Ihe niile e kere eke* na-agagharị n’ụwa wee laa n’iyi,+ ya bụ, anụ ndị na-efe efe, anụ ụlọ, anụ ọhịa, obere ụmụ anụmanụ ndị ọzọ,* na mmadụ niile.+