Jenesis 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Chineke kere nnukwu anụ mmiri dị iche iche na anụ niile* na-agagharị n’ime mmiri n’ụdị ha dị iche iche nakwa anụ ọ bụla na-efe efe nwere nku, n’ụdị ya dị iche iche. Chineke wee hụ na ha dị mma. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:21 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 6
21 Chineke kere nnukwu anụ mmiri dị iche iche na anụ niile* na-agagharị n’ime mmiri n’ụdị ha dị iche iche nakwa anụ ọ bụla na-efe efe nwere nku, n’ụdị ya dị iche iche. Chineke wee hụ na ha dị mma.