Jenesis 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe a bụ akụkọ ndụ ụmụ Noa, bụ́ Shem,+ Ham, na Jefet. A mụụrụ ha ụmụ mgbe Iju Mmiri ahụ gachara.+