-
Jenesis 1:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Chineke wee kee anụ ọhịa n’ụdị ha dị iche iche na anụ ụlọ n’ụdị ha dị iche iche nakwa anụ niile na-arị arị n’ụdị ha dị iche iche. Chineke wee hụ na ha dị mma.
-