Jenesis 10:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ bụ ndị a bụ ndị ezinụlọ ụmụ Noa n’ọnụmara n’ọnụmara nakwa ná mba ha dị iche iche. Ọ bụ n’ezinụlọ ndị a ka mba dị iche iche si gbasaa n’ụwa mgbe Iju Mmiri ahụ gachara.+
32 Ọ bụ ndị a bụ ndị ezinụlọ ụmụ Noa n’ọnụmara n’ọnụmara nakwa ná mba ha dị iche iche. Ọ bụ n’ezinụlọ ndị a ka mba dị iche iche si gbasaa n’ụwa mgbe Iju Mmiri ahụ gachara.+