Jenesis 1:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Chineke wee sị: “Lee, enyela m unu obere osisi niile na-amị mkpụrụ bụ́ ndị dị n’ebe niile n’ụwa nakwa nnukwu osisi ọ bụla na-amị mkpụrụ. Ha ga-abụ nri unu.+
29 Chineke wee sị: “Lee, enyela m unu obere osisi niile na-amị mkpụrụ bụ́ ndị dị n’ebe niile n’ụwa nakwa nnukwu osisi ọ bụla na-amị mkpụrụ. Ha ga-abụ nri unu.+