Jenesis 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Otú a ka Ebram si nụ na a dọrọla onye ikwu* ya+ n’agha. O wee kpọkọta narị ndị ohu atọ na iri na asatọ (318) a mụrụ n’ụlọ ya, ya bụ, ụmụ nwoke a kụziiri otú e si alụ agha. Ha chụụrụ ndị agha ahụ gawa ruo Dan.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:14 Ụlọ Nche,9/1/2009, p. 35/15/2004, p. 26-278/15/2001, p. 23-24
14 Otú a ka Ebram si nụ na a dọrọla onye ikwu* ya+ n’agha. O wee kpọkọta narị ndị ohu atọ na iri na asatọ (318) a mụrụ n’ụlọ ya, ya bụ, ụmụ nwoke a kụziiri otú e si alụ agha. Ha chụụrụ ndị agha ahụ gawa ruo Dan.+