Jenesis 14:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe Ebram merichara Kedọlaoma na ndị eze ya na ha so ma lọta, eze Sọdọm gara ka o zute Ebram na Ndagwurugwu Sheve, ya bụ, Ndagwurugwu Eze.+
17 Mgbe Ebram merichara Kedọlaoma na ndị eze ya na ha so ma lọta, eze Sọdọm gara ka o zute Ebram na Ndagwurugwu Sheve, ya bụ, Ndagwurugwu Eze.+