-
Jenesis 14:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 na agaghị m ewere ihe ọ bụla bụ́ nke gị. Agaghịdị m ewere eri ma ọ bụ eriri akpụkpọ ụkwụ, ka ị ghara ịsị, ‘Ọ bụ m mere ka Ebram baa ọgaranya.’
-