Jenesis 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ebram sịrị ya: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gịnị ka ị ga-enye m, ebe ọ bụ na amụtabeghị m nwa, ebe ọ bụkwa Eliiza+ onye Damaskọs ga-eketa ụlọ m?” Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:2 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125
2 Ebram sịrị ya: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gịnị ka ị ga-enye m, ebe ọ bụ na amụtabeghị m nwa, ebe ọ bụkwa Eliiza+ onye Damaskọs ga-eketa ụlọ m?”