Jenesis 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Chineke wee sị Ebram: “Mara amara na ụmụ* gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha. Ndị ala ahụ ga-eji ha mere ndị ohu ma mesie ha ike ruo narị afọ anọ (400).+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2016, p. 14-15 Ụlọ Nche,1/15/2004, p. 279/15/1998, p. 12-13
13 Chineke wee sị Ebram: “Mara amara na ụmụ* gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha. Ndị ala ahụ ga-eji ha mere ndị ohu ma mesie ha ike ruo narị afọ anọ (400).+