-
Jenesis 16:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Mgbe Ebram bichara afọ iri na Kenan, Seraị nwunye Ebram, kpọọrọ Hega, nwaanyị Ijipt na-ejere ya ozi, kpọnye di ya Ebram ka ọ bụrụ nwunye ya.
-