-
Jenesis 16:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Seraị wee sị Ebram: “Ọ bụ gị kpatara ihe ọjọọ a o mere m. Ọ bụ m kpọnyere gị nwaanyị na-ejere m ozi, ma mgbe ọ matara na ya adịla ime, ọ malitere ileda m anya. Ka Jehova kpee ikpe mụ na gị.”
-