Jenesis 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mmụọ ozi Jehova sịkwara ya: “M ga-eme ka ụmụ* gị mụbaa nke ukwuu nke na a gaghị agụta ha ọnụ n’ihi otú ha ga-esi dị ọtụtụ.”+
10 Mmụọ ozi Jehova sịkwara ya: “M ga-eme ka ụmụ* gị mụbaa nke ukwuu nke na a gaghị agụta ha ọnụ n’ihi otú ha ga-esi dị ọtụtụ.”+