Jenesis 16:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma ọ ga na-eme ka jakị ọhịa.* Ọ ga na-alụso onye ọ bụla ọgụ, onye ọ bụla ga na-alụsokwa ya ogụ. Ọ ga-amakwa ụlọikwuu ya n’ebe ga-eche ụmụnne ya niile ihu.”*
12 Ma ọ ga na-eme ka jakị ọhịa.* Ọ ga na-alụso onye ọ bụla ọgụ, onye ọ bụla ga na-alụsokwa ya ogụ. Ọ ga-amakwa ụlọikwuu ya n’ebe ga-eche ụmụnne ya niile ihu.”*