Jenesis 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe Ebram dị afọ iri itoolu na itoolu, Jehova pụtara n’ihu Ebram, sị ya: “Abụ m Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile. Mewe ihe dị m mma,* bụrụkwa onye a na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:1 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125
17 Mgbe Ebram dị afọ iri itoolu na itoolu, Jehova pụtara n’ihu Ebram, sị ya: “Abụ m Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile. Mewe ihe dị m mma,* bụrụkwa onye a na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.