Jenesis 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-enyekwa gị na umụ* gị ala ahụ i biri mgbe ị bụ onye mbịarambịa,+ ya bụ, ala Kenan niile. M ga-enye ya unu ka ọ bụrụ nke unu ruo mgbe niile. M ga-abụkwa Chineke ha.”+
8 M ga-enyekwa gị na umụ* gị ala ahụ i biri mgbe ị bụ onye mbịarambịa,+ ya bụ, ala Kenan niile. M ga-enye ya unu ka ọ bụrụ nke unu ruo mgbe niile. M ga-abụkwa Chineke ha.”+