Jenesis 18:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ebreham wee mee ọsọ ọsọ gakwuru Sera n’ụlọikwuu ma sị ya: “Mee ọsọ ọsọ! Mata sia* ntụ ọka* atọ e gwere nke ọma. Gwọọ ya, jirikwa ya mee achịcha.” Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:6 Ụlọ Nche,6/1/2014, p. 710/1/1996, p. 12
6 Ebreham wee mee ọsọ ọsọ gakwuru Sera n’ụlọikwuu ma sị ya: “Mee ọsọ ọsọ! Mata sia* ntụ ọka* atọ e gwere nke ọma. Gwọọ ya, jirikwa ya mee achịcha.”