-
Jenesis 18:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ebreham gbagara n’ebe ìgwè ehi ya dị họta obere oké ehi ahụ́ dị mma. Ọ kpụnyere ya onye na-ejere ya ozi, onye ahụ emee ọsọ ọsọ gbuo ya sie.
-