Jenesis 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Otu onye n’ime ha wee sị: “M ga-abịakwute gị ọzọ n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera nwunye gị ga-amụkwa nwa nwoke.”+ Sera nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, nke dị n’azụ nwoke ahụ, na-ege ihe ha na-ekwu.
10 Otu onye n’ime ha wee sị: “M ga-abịakwute gị ọzọ n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera nwunye gị ga-amụkwa nwa nwoke.”+ Sera nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, nke dị n’azụ nwoke ahụ, na-ege ihe ha na-ekwu.