Jenesis 18:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Amarala m ya, amakwa m na ọ ga-enye ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya niile iwu ka ha na-eme ihe Jehova kwuru ma na-eme ihe dị mma na ihe ziri ezi,+ ka Jehova wee meere Ebreham ihe o kwere ya ná nkwa.” Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:19 Ụlọ Nche,5/15/2004, p. 27
19 Amarala m ya, amakwa m na ọ ga-enye ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya niile iwu ka ha na-eme ihe Jehova kwuru ma na-eme ihe dị mma na ihe ziri ezi,+ ka Jehova wee meere Ebreham ihe o kwere ya ná nkwa.”