Jenesis 18:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma o kwukwara, sị: “Jehova, biko, ewela oké iwe,+ kama ka m kwutụkwuo okwu: “Ọ bụrụkwanụ na a hụ naanị ndị ezi omume iri atọ n’ebe ahụ?” Ọ sịrị: “Agaghị m ebibi obodo ahụ ma m hụ ndị ezi omume iri atọ na ya.” Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:30 Bịaruo Jehova Nso, p. 203
30 Ma o kwukwara, sị: “Jehova, biko, ewela oké iwe,+ kama ka m kwutụkwuo okwu: “Ọ bụrụkwanụ na a hụ naanị ndị ezi omume iri atọ n’ebe ahụ?” Ọ sịrị: “Agaghị m ebibi obodo ahụ ma m hụ ndị ezi omume iri atọ na ya.”