-
Jenesis 18:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 N’ikpeazụ, ọ sịrị: “Jehova, biko ewela iwe, kama ka m kwuo okwu ọzọ naanị otu ugboro a: Ọ bụrụkwanụ na a hụ naanị ndị ezi omume iri n’ebe ahụ?” Ọ sịrị: “Agaghị m ebibi obodo ahụ n’ihi mmadụ iri ahụ.”
-