-
Jenesis 19:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ọ sịrị ha: “Ndị nwe m, biko, batanụ n’ụlọ ohu unu, nọrọkwanụ ruo mgbe chi bọrọ, ka a saakwa unu ụkwụ, echi unu ebilie n’isi ụtụtụ gawa ebe unu na-aga.” Ha wee sị: “Mba, anyị ga-arahụ n’ámá obodo.”
-