Jenesis 19:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha nọ na-akpọ Lọt, na-asị ya: “Olee ebe ụmụ nwoke ndị ahụ bịakwutere gị n’abalị a nọ? Kpọpụtara anyị ha ka anyị na ha nwee mmekọahụ.”+
5 Ha nọ na-akpọ Lọt, na-asị ya: “Olee ebe ụmụ nwoke ndị ahụ bịakwutere gị n’abalị a nọ? Kpọpụtara anyị ha ka anyị na ha nwee mmekọahụ.”+