-
Jenesis 19:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ha wee sị ya: “Pụọrọ anyị n’ụzọ!” Ha sịkwara: “Onye mbịarambịa a bịara biri ebe a, ma ụjọ anaghị atụ ya ikpe anyị ikpe. Ihe anyị ga-eme gị ugbu a ga-adị njọ karịa ihe anyị ga-eme ụmụ nwoke ahụ.” Ha wee nuru gakwuru Lọt, na-achọ ka ha kwakaa ibo ụzọ ahụ.
-