-
Jenesis 19:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ụmụ nwoke abụọ ahụ sịziri Lọt: “È nwere onye ọzọ i nwere n’ebe a? Kpọrọ ha niile si n’obodo a pụọ, ma ndị ọgọ gị nwoke ma ụmụ gị ndị nwoke ma ụmụ gị ndị nwaanyị ma ndị ikwu gị niile bi n’obodo a!
-