Jenesis 19:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Chineke* wee sị ya: “Ọ dị mma, m ga-emekwara gị ihe a ị rịọrọ.+ Agaghị m ebibi obodo a i kwuru okwu ya.+
21 Chineke* wee sị ya: “Ọ dị mma, m ga-emekwara gị ihe a ị rịọrọ.+ Agaghị m ebibi obodo a i kwuru okwu ya.+