Jenesis 20:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma n’eziokwu, ọ bụ nwanne m nwaanyị. Ọ bụ otu nna ji anyị, ma ọ bụghị otu nne mụrụ anyị, m wee lụọ ya.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:12 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 3 2017, p. 12
12 Ma n’eziokwu, ọ bụ nwanne m nwaanyị. Ọ bụ otu nna ji anyị, ma ọ bụghị otu nne mụrụ anyị, m wee lụọ ya.+