Jenesis 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Chineke wee sị Ebreham: “Ekwela ka ihe ọ bụla Sera na-agwa gị banyere nwa ahụ nakwa banyere ohu gị nwaanyị wute gị. Gee ya ntị, n’ihi na ọ bụ Aịzik ga-amụta ndị a ga-akpọ ụmụ* gị.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:12 Ụlọ Nche,4/15/2006, p. 6-7
12 Chineke wee sị Ebreham: “Ekwela ka ihe ọ bụla Sera na-agwa gị banyere nwa ahụ nakwa banyere ohu gị nwaanyị wute gị. Gee ya ntị, n’ihi na ọ bụ Aịzik ga-amụta ndị a ga-akpọ ụmụ* gị.+