Jenesis 21:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Chineke nọnyeere nwata nwoke ahụ+ mgbe ọ na-eto. O biri n’ala ịkpa, mechaakwa bụrụ onye na-agba ụta.
20 Chineke nọnyeere nwata nwoke ahụ+ mgbe ọ na-eto. O biri n’ala ịkpa, mechaakwa bụrụ onye na-agba ụta.