Jenesis 22:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe ihe ndị a mechara, ezi Chineke nwalere Ebreham.+ Ọ kpọrọ ya òkù, sị: “Ebreham!” ya azaa ya, sị: “Lee m!” Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:1 Ụlọ Nche,4/15/1998, p. 6
22 Mgbe ihe ndị a mechara, ezi Chineke nwalere Ebreham.+ Ọ kpọrọ ya òkù, sị: “Ebreham!” ya azaa ya, sị: “Lee m!”