Jenesis 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ugbu a, Ebreham emeela agadi, kaa ezigbo nká. Jehova gọzikwara Ebreham n’ihe niile.+