Jenesis 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Biko, ka nwa agbọghọ m ga-asị, ‘Biko, butuo ite mmiri gị nye m mmiri ka m ṅụọ,’ nke ga-asịkwa m, ‘Ṅụọ, m ga-enyekwa kamel gị mmiri,’ bụrụ nwa agbọghọ ị họtaara Aịzik ohu gị. Biko, meere m ihe a ka m jiri ya mara na ị hụrụ nna m ukwu n’anya.”* Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:14 Ụlọ Nche,1/1/1997, p. 30
14 Biko, ka nwa agbọghọ m ga-asị, ‘Biko, butuo ite mmiri gị nye m mmiri ka m ṅụọ,’ nke ga-asịkwa m, ‘Ṅụọ, m ga-enyekwa kamel gị mmiri,’ bụrụ nwa agbọghọ ị họtaara Aịzik ohu gị. Biko, meere m ihe a ka m jiri ya mara na ị hụrụ nna m ukwu n’anya.”*