Jenesis 24:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ribeka nwere nwanne nwoke aha ya bụ Leban.+ Leban wee gbara ọsọ gakwuru nwoke ahụ nọ ná mpụga obodo, n’akụkụ olulu mmiri.
29 Ribeka nwere nwanne nwoke aha ya bụ Leban.+ Leban wee gbara ọsọ gakwuru nwoke ahụ nọ ná mpụga obodo, n’akụkụ olulu mmiri.