Jenesis 24:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Nwoke ahụ wee bata n’ụlọ. O* wee tọpụ kamel ndị ahụ ihe e kere ha ma nye kamel ndị ahụ okporo ọka na nri anụ. O kutekwara mmiri a ga-eji saa nwoke ahụ na ụmụ nwoke ya na ha so ụkwụ.
32 Nwoke ahụ wee bata n’ụlọ. O* wee tọpụ kamel ndị ahụ ihe e kere ha ma nye kamel ndị ahụ okporo ọka na nri anụ. O kutekwara mmiri a ga-eji saa nwoke ahụ na ụmụ nwoke ya na ha so ụkwụ.