Jenesis 24:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Sera, nwunye nna m ukwu, mụkwaara nna m ukwu nwa nwoke mgbe o merela agadi.+ Ọ bụ ya ka nna m ukwu ga-enye ihe niile o nwere.+
36 Sera, nwunye nna m ukwu, mụkwaara nna m ukwu nwa nwoke mgbe o merela agadi.+ Ọ bụ ya ka nna m ukwu ga-enye ihe niile o nwere.+