Jenesis 24:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 “Tupu mụ ekwuchaa ihe a n’obi m, lekwa ka Ribeka bu ite mmiri ya n’ubu na-apụta! Ọ gbadara n’olulu mmiri ahụ malite isere mmiri. M wee sị ya: ‘Biko, nyetụ m mmiri ka m ṅụọ.’+
45 “Tupu mụ ekwuchaa ihe a n’obi m, lekwa ka Ribeka bu ite mmiri ya n’ubu na-apụta! Ọ gbadara n’olulu mmiri ahụ malite isere mmiri. M wee sị ya: ‘Biko, nyetụ m mmiri ka m ṅụọ.’+