Jenesis 24:59 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 Ha wee hapụ Ribeka nwanne ha nwaanyị+ na onye nyere ya ara*+ na onye na-ejere Ebreham ozi na ụmụ nwoke ya na ha so ka ha lawa. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:59 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 3 2016, p. 15
59 Ha wee hapụ Ribeka nwanne ha nwaanyị+ na onye nyere ya ara*+ na onye na-ejere Ebreham ozi na ụmụ nwoke ya na ha so ka ha lawa.