Jenesis 24:60 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 60 Ha gọziri Ribeka, sị ya: “Nwanne anyị nwaanyị, ka ụmụ gị dịrị puku kwuru iri puku, ka ụmụ* gị wegharakwa obodo* ndị kpọrọ ha asị.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:60 Mmezu Mkpughe, p. 151
60 Ha gọziri Ribeka, sị ya: “Nwanne anyị nwaanyị, ka ụmụ gị dịrị puku kwuru iri puku, ka ụmụ* gị wegharakwa obodo* ndị kpọrọ ha asị.”+