-
Jenesis 24:61Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
61 Ribeka na ụmụ agbọghọ na-ejere ya ozi biliziri nọkwasị na kamel sowe nwoke ahụ. Onye ahụ na-ejere Ebreham ozi wee kpọrọ Ribeka lawa.
-